Luk 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye mara gị ụra n’otu ntì,+ tụgharịara ya ntì nke ọzọ; onye naara gị uwe elu gị,+ ajụla inye ya ọbụna uwe ime gị. 1 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ pụtara na e meriwo unu ebe ọ bụ na unu na-akpụpụ ibe unu n’ụlọikpe.+ Gịnị mere unu ekweghị ka e mejọọ unu?+ Gịnị mere unu ekweghị ka e rigbuo unu?+
29 Onye mara gị ụra n’otu ntì,+ tụgharịara ya ntì nke ọzọ; onye naara gị uwe elu gị,+ ajụla inye ya ọbụna uwe ime gị.
7 Ya mere, ọ pụtara na e meriwo unu ebe ọ bụ na unu na-akpụpụ ibe unu n’ụlọikpe.+ Gịnị mere unu ekweghị ka e mejọọ unu?+ Gịnị mere unu ekweghị ka e rigbuo unu?+