Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+ Ọnụ Ọgụgụ 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+