Abụ Ọma 122:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Rịọnụ arịrịọ ka Jeruselem nwee udo.+Gị obodo, ndị hụrụ gị n’anya agaghị echegbu onwe ha.+ Aịzaya 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+
20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+