Ọpụpụ 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meenụ ka ọrụ ndị ikom ahụ na-arụ dị arọ, ka ha rụọkwa ya, ka ha ghara ịṅa ntị n’okwu ụgha.”+ 1 Samuel 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E nweghị onye na-akpụ ụ́zụ́ n’ala Izrel dum, n’ihi na ndị Filistia sịrị: “Ka ndị Hibru ghara ịkpụ mma agha ma ọ bụ ube.”+
19 E nweghị onye na-akpụ ụ́zụ́ n’ala Izrel dum, n’ihi na ndị Filistia sịrị: “Ka ndị Hibru ghara ịkpụ mma agha ma ọ bụ ube.”+