Abụ Ọma 118:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha kwasiri m aka ike ka m daa,+Ma Jehova nyeere m aka.+ Abụ Ọma 125:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mkpanaka ajọ omume agaghị adịgide+ n’elu òkè ndị ezi omume ketara,Ka ndị ezi omume wee ghara ịmatị aka metụ ihe ọjọọ ọ bụla.+ Jọn 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Agwawo m unu ihe ndị a ka unu wee site na mụ nwee udo.+ N’ụwa, unu na-enwe mkpagbu, ma nweenụ obi ike! Emeriwo m ụwa.”+
3 N’ihi na mkpanaka ajọ omume agaghị adịgide+ n’elu òkè ndị ezi omume ketara,Ka ndị ezi omume wee ghara ịmatị aka metụ ihe ọjọọ ọ bụla.+
33 Agwawo m unu ihe ndị a ka unu wee site na mụ nwee udo.+ N’ụwa, unu na-enwe mkpagbu, ma nweenụ obi ike! Emeriwo m ụwa.”+