Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nehemaya 6:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 O wee ruo na, ngwa ngwa ndị iro anyị niile+ nụrụ ya, mba niile gbara anyị gburugburu ahụkwa ya, ihere onwe ha mere ha ozugbo, ha amarakwa na ọ bụ Chineke+ mere ka a rụọ ọrụ a.

  • Esta 6:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Heman wee gaa kọọrọ Ziresh+ nwunye ya na ndị enyi ya niile ihe niile dakwasịrị ya. Ndị amamihe ya+ na Ziresh nwunye ya wee sị ya: “Ọ bụrụ na Mọdekaị, bụ́ onye ị maliteworo ịda n’ihu ya, si ná mkpụrụ ndị Juu pụta, ị gaghị enwe ike imeri ya, kama ị ghaghị ịda n’ihu ya.”+

  • Esta 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ndị Juu wee jiri mma agha+ sụọ ndị iro ha niile akwụ, gbuo ha, bibiekwa ha, ha wee mee ndị kpọrọ ha asị otú o si masị ha.+

  • Aịzaya 37:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+

      M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+

      M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+

  • Zekaraya 12:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ+ na m ga-eme ka Jeruselem bụrụ nkume dị arọ+ nye ndị niile. Ọ ghaghị ịkawasị ndị niile buliri ya ahụ́; mba niile nke ụwa ga-ezukọta imegide ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya