Abụ Ọma 83:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha asịwo: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+Ka a gharakwa icheta aha Izrel ọzọ.”+ Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+