1 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi.
12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi.