Abụ Ọma 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nyenụ Jehova otuto kwesịrị aha ya.+Yirinụ uwe mara mma nke dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.+ Abụ Ọma 148:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+
13 Ka ha too aha Jehova,+N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+