Jenesis 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Chineke chetara+ Noa na anụ ọhịa ọ bụla na anụ ụlọ ọ bụla ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ,+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’elu ụwa, mmiri ahụ wee malite ịta.+ Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe. Abụ Ọma 113:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-esi n’ájá kulite onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya;+Ọ na-esi n’olulu ntụ bulie ogbenye elu,+ Luk 1:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 n’ihi na o lekwasịwo anya n’ọnọdụ dị ala nke ohu ya nwaanyị.+ N’ihi na, lee! site ugbu a gaa n’ihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye obi ụtọ;+
8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Chineke chetara+ Noa na anụ ọhịa ọ bụla na anụ ụlọ ọ bụla ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ,+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’elu ụwa, mmiri ahụ wee malite ịta.+
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe.
7 Ọ na-esi n’ájá kulite onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya;+Ọ na-esi n’olulu ntụ bulie ogbenye elu,+ Luk 1:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 n’ihi na o lekwasịwo anya n’ọnọdụ dị ala nke ohu ya nwaanyị.+ N’ihi na, lee! site ugbu a gaa n’ihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye obi ụtọ;+
48 n’ihi na o lekwasịwo anya n’ọnọdụ dị ala nke ohu ya nwaanyị.+ N’ihi na, lee! site ugbu a gaa n’ihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye obi ụtọ;+