1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ 2 Samuel 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nke a bụ ihe ị ga-agwa ohu m Devid, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Mụ onwe m si n’ala ịta ahịhịa, n’ebe ị na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ,+ kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú+ nke ndị m Izrel. Job 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee were ibe eju ọ ga-eji na-akọ ọkọ; ọ bụkwa n’ime ntụ ka ọ na-anọdụ ala.+ Ndị Filipaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+
8 Nke a bụ ihe ị ga-agwa ohu m Devid, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Mụ onwe m si n’ala ịta ahịhịa, n’ebe ị na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ,+ kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú+ nke ndị m Izrel.
9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+