Ọrụ Ndịozi 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, Pita sịrị ya: “Gịnị mere unu abụọ ji kwekọrịta itinye mmụọ Jehova n’ule?+ Lee! Ụkwụ ndị liri di gị nọ n’ọnụ ụzọ, ha ga-ebupụkwa gị.”
9 Ya mere, Pita sịrị ya: “Gịnị mere unu abụọ ji kwekọrịta itinye mmụọ Jehova n’ule?+ Lee! Ụkwụ ndị liri di gị nọ n’ọnụ ụzọ, ha ga-ebupụkwa gị.”