Ọpụpụ 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel wee sesa Mozis okwu,+ sị: “Nye anyị mmiri ka anyị ṅụọ.” Ma Mozis sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-esesa m okwu? Gịnị mere unu ji na-ele Jehova ule?”+ Abụ Ọma 95:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe nna nna unu hà nwara m ọnwụnwa;+Ha lere m ule, ha hụkwara ihe m mere.+ Matiu 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jizọs wee sị ya: “E dekwara, sị, ‘Elela Jehova bụ́ Chineke gị ule.’”+ Luk 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jizọs zara ya, sị: “E kwuru, sị, ‘Elela Jehova bụ́ Chineke gị ule.’”+ 1 Ndị Kọrịnt 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka anyị gharakwa ile Jehova+ ule, dị ka ụfọdụ n’ime ha lere ya ule,+ agwọ wee laa ha n’iyi.+
2 Ndị Izrel wee sesa Mozis okwu,+ sị: “Nye anyị mmiri ka anyị ṅụọ.” Ma Mozis sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-esesa m okwu? Gịnị mere unu ji na-ele Jehova ule?”+