Ọpụpụ 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+ Ọnụ Ọgụgụ 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Izrel niile wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ nzukọ ahụ dum wee malite ikwu okwu megide ha, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala Ijipt, ma ọ bụ, a sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a! Ọnụ Ọgụgụ 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee sesa+ Mozis okwu, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ mgbe ụmụnne anyị nwụrụ n’ihu Jehova!+
21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+
2 Ụmụ Izrel niile wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ nzukọ ahụ dum wee malite ikwu okwu megide ha, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala Ijipt, ma ọ bụ, a sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a!