Abụ Ọma 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee bịada eluigwe gbadata.+Oké ọchịchịrị dịkwa n’okpuru ụkwụ ya. Aịzaya 64:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 A sị nnọọ na ị dọwara eluigwe, a sị na ị gbadatara,+ a sị na ugwu niile mara jijiji n’ihi gị,+