Ọpụpụ 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha ga-ejikere maka ụbọchị nke atọ, n’ihi na n’ụbọchị nke atọ, Jehova ga-agbadata n’ihu ụmụ Izrel niile n’Ugwu Saịnaị.+ Maịka 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe obibi ya na-apụta,+ ọ ga-agbadatakwa wee zọda ebe niile dị elu nke ụwa.+
11 Ha ga-ejikere maka ụbọchị nke atọ, n’ihi na n’ụbọchị nke atọ, Jehova ga-agbadata n’ihu ụmụ Izrel niile n’Ugwu Saịnaị.+
3 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe obibi ya na-apụta,+ ọ ga-agbadatakwa wee zọda ebe niile dị elu nke ụwa.+