Abụ Ọma 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+ Abụ Ọma 68:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+
7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+
8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+