Abụ Ọma 89:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, eluigwe ga-eto ọrụ gị dị ịtụnanya,+Ee, ọ ga-etokwa ikwesị ntụkwasị obi gị n’ime ọgbakọ nke ndị nsọ. Aịzaya 49:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Tie mkpu ọṅụ, gị eluigwe,+ ṅụrịa ọṅụ, gị ụwa.+ Ka ugwu niile tie mkpu ọṅụ.+ N’ihi na Jehova akasiwo ndị ya obi,+ ọ na-emere ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ọmịiko.+
5 Jehova, eluigwe ga-eto ọrụ gị dị ịtụnanya,+Ee, ọ ga-etokwa ikwesị ntụkwasị obi gị n’ime ọgbakọ nke ndị nsọ.
13 Tie mkpu ọṅụ, gị eluigwe,+ ṅụrịa ọṅụ, gị ụwa.+ Ka ugwu niile tie mkpu ọṅụ.+ N’ihi na Jehova akasiwo ndị ya obi,+ ọ na-emere ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ọmịiko.+