Abụ Ọma 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ m nwe anụ ọhịa niile dị n’oké ọhịa,+Bụ́ anụmanụ ndị nọ n’elu otu puku ugwu.+ Aịzaya 43:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anụ ọhịa ga-enye m otuto,+ ma nkịta ọhịa ma enyí nnụnụ;+ n’ihi na m ga-emeworị ka mmiri dị n’ala ịkpa, meekwa ka osimiri dị n’ọzara,+ iji mee ka ndị m, bụ́ ndị m họọrọ,+ ṅụọ mmiri,
20 Anụ ọhịa ga-enye m otuto,+ ma nkịta ọhịa ma enyí nnụnụ;+ n’ihi na m ga-emeworị ka mmiri dị n’ala ịkpa, meekwa ka osimiri dị n’ọzara,+ iji mee ka ndị m, bụ́ ndị m họọrọ,+ ṅụọ mmiri,