2 Samuel 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’agbanyeghị nke ahụ, Devid weghaara ebe e wusiri ike nke Zayọn,+ ya bụ, Obodo Devid.+ Abụ Ọma 50:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke si na Zayọn, bụ́ ebe mma ruru gwụ,+ nwuo dị ka ìhè.+ Abụ Ọma 134:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Jehova, bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Si na Zayọn gọzie gị.+ Aịzaya 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+
6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+