Abụ Ọma 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke ga-ama ha ikpe;+Atụmatụ ha ga-eme ka ha daa.+Ka a chụsaa ha n’ihi na mmebi iwu ha dị ukwuu,+N’ihi na ha nupụụrụ gị isi.+ Abụ Ọma 34:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ,+Iji mee ka a ghara ịkpọtụ ha aha n’ụwa.+
10 Chineke ga-ama ha ikpe;+Atụmatụ ha ga-eme ka ha daa.+Ka a chụsaa ha n’ihi na mmebi iwu ha dị ukwuu,+N’ihi na ha nupụụrụ gị isi.+