Abụ Ọma 114:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ugwu ukwu wụliri elu dị ka ebule,+Ugwu nta wụlikwara elu dị ka ụmụ atụrụ. Jeremaya 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ahụrụ m ugwu dị iche iche, ma, lee! ha na-ama jijiji, ugwu nta niile nọkwa na-eme mkpatụ.+