Abụ Ọma 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dịghị ana ọmụrụ nwa n’ego ọ gbazinyere mmadụ,+Ọ dịghịkwa eri ngarị iji megide onye aka ya dị ọcha.+A gaghị eme ka onye na-eme ihe ndị a maa jijiji ma ọlị.+ Abụ Ọma 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+
5 Ọ dịghị ana ọmụrụ nwa n’ego ọ gbazinyere mmadụ,+Ọ dịghịkwa eri ngarị iji megide onye aka ya dị ọcha.+A gaghị eme ka onye na-eme ihe ndị a maa jijiji ma ọlị.+
8 Emewo m ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+N’ihi na ọ nọ m n’aka nri, a gaghị eme ka m maa jijiji.+