Abụ Ọma 142:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị,+N’ihi na ike agwụla m kpamkpam.+Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.+
6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị,+N’ihi na ike agwụla m kpamkpam.+Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.+