Ilu 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụkwụ ya na-agbadaru n’ọnwụ.+ Nzọụkwụ ya na-eduga na Shiol.+ Ilu 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ ya ga-anwụ n’ihi na ịdọ aka ná ntị adịghị,+ ọ na-akpafukwa n’ihi ịdị ukwuu nke nzuzu ya.+ Ilu 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ọ maghị na ndị na-adịghị ndụ nọ n’ebe ahụ, na ndị ọ kpọbatara nọkwa n’ime ime Shiol.+ Ndị Efesọs 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na unu maara nke a, unu onwe unu ghọtakwara na ọ dịghị onye na-akwa iko+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu+—nke pụtara ịbụ onye na-ekpere arụsị—nwere ihe nketa ọ bụla n’alaeze nke Kraịst na nke Chineke.+
5 N’ihi na unu maara nke a, unu onwe unu ghọtakwara na ọ dịghị onye na-akwa iko+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu+—nke pụtara ịbụ onye na-ekpere arụsị—nwere ihe nketa ọ bụla n’alaeze nke Kraịst na nke Chineke.+