Ilu 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ụlọ ya na-emi emi ruo n’ọnwụ, ụzọ ya na-emikwa emi ruo n’ebe ndị na-adịghị ndụ nọ.+ Ilu 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+
23 ruo mgbe akụ́ ga-agbapu imeju ya,+ dị nnọọ ka nnụnụ si eji ọsọ efeba n’ọnyà,+ ọ maghịkwa na o metụtara mkpụrụ obi ya.+