Abụ Ọma 119:103 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 103 Lee ka okwu gị si atọ okpo ọnụ m ụtọ,Ọ dị m ụtọ n’ọnụ karịa mmanụ aṅụ!+ Ilu 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe amamihe banyere n’obi gị,+ ihe ọmụma abụrụkwa ihe na-atọ mkpụrụ obi gị ụtọ,+ Ilu 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’otu aka ahụ, mara ihe bụ́ amamihe n’ihi mkpụrụ obi gị.+ Ọ bụrụ na ị chọtawo ya, mgbe ahụ, ọdịnihu dị, a gaghịkwa ebipụ olileanya gị.+
14 N’otu aka ahụ, mara ihe bụ́ amamihe n’ihi mkpụrụ obi gị.+ Ọ bụrụ na ị chọtawo ya, mgbe ahụ, ọdịnihu dị, a gaghịkwa ebipụ olileanya gị.+