Jenesis 43:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee bute nke ya iche, butekwa nke ha iche, butekwara ndị Ijipt iche bụ́ ndị ya na ha nọ na-eri ihe; n’ihi na ndị Ijipt apụghị iso ndị Hibru rie ihe, n’ihi na nke ahụ bụụrụ ndị Ijipt ihe arụ.+
32 Ha wee bute nke ya iche, butekwa nke ha iche, butekwara ndị Ijipt iche bụ́ ndị ya na ha nọ na-eri ihe; n’ihi na ndị Ijipt apụghị iso ndị Hibru rie ihe, n’ihi na nke ahụ bụụrụ ndị Ijipt ihe arụ.+