Abụ Ọma 141:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ekwela ka obi m dịrị n’ihe ọjọọ ọ bụla,+Ka m wee ghara iso ndị na-eme ihe ọjọọ+Na-eme arụ site n’ime omume ọjọọ,+Ka m wee ghara iri nri ụtọ ha.+
4 Ekwela ka obi m dịrị n’ihe ọjọọ ọ bụla,+Ka m wee ghara iso ndị na-eme ihe ọjọọ+Na-eme arụ site n’ime omume ọjọọ,+Ka m wee ghara iri nri ụtọ ha.+