2 Samuel 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Joab wee jụọ Amesa, sị: “Ị̀ dịkwa mma, nwanne m?”+ Joab wee were aka nri jide Amesa n’ajị agba ka o wee susuo ya ọnụ.+ Matiu 12:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+ Luk 22:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ìgwè mmadụ bịara, nwoke ahụ a na-akpọ Judas, bụ́ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, nọkwa na-aga n’ihu ha;+ o wee bịaruo Jizọs nso ka o susuo ya ọnụ.+
9 Joab wee jụọ Amesa, sị: “Ị̀ dịkwa mma, nwanne m?”+ Joab wee were aka nri jide Amesa n’ajị agba ka o wee susuo ya ọnụ.+
34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+
47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ìgwè mmadụ bịara, nwoke ahụ a na-akpọ Judas, bụ́ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, nọkwa na-aga n’ihu ha;+ o wee bịaruo Jizọs nso ka o susuo ya ọnụ.+