Job 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Setan: “Ì tinyewo obi gị n’ebe ohu m bụ́ Job nọ, na e nweghị onye dị ka ya n’ụwa,+ ọ bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ bụrụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ?”+ Job 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Setan wee zaa Jehova, sị: “Ọ̀ bụ n’efu ka Job na-atụ egwu Chineke?+ Abụ Ọma 127:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi ụtọ na-adịrị dimkpa nke ji ha kpojuo+ akpa akụ́ ya.Ihere agaghị eme ha,+N’ihi na ha na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá.
8 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Setan: “Ì tinyewo obi gị n’ebe ohu m bụ́ Job nọ, na e nweghị onye dị ka ya n’ụwa,+ ọ bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ bụrụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ?”+
5 Obi ụtọ na-adịrị dimkpa nke ji ha kpojuo+ akpa akụ́ ya.Ihere agaghị eme ha,+N’ihi na ha na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá.