Job 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A gaghị ekwutedị okwu nkume kọral+ na nkume kristal,Ma akpa nke jupụtara n’amamihe dị oké ọnụ ahịa karịa nke jupụtara na nkume pel.+ Ilu 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+
18 A gaghị ekwutedị okwu nkume kọral+ na nkume kristal,Ma akpa nke jupụtara n’amamihe dị oké ọnụ ahịa karịa nke jupụtara na nkume pel.+
11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+