1 Ndị Tesalonaịka 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe!
5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe!