Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala. Abụ Ọma 66:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na i nyochawo anyị, Chineke;+Ị nụchawo anyị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+
6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala.