Job 28:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị mmadụ,‘Lee! Ịtụ egwu Jehova—ọ bụ ya bụ amamihe,+Mmadụ isi n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya bụkwa nghọta.’”+ Jems 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.
28 O wee sị mmadụ,‘Lee! Ịtụ egwu Jehova—ọ bụ ya bụ amamihe,+Mmadụ isi n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya bụkwa nghọta.’”+
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.