Jenesis 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na Jehova mechisiri akpa nwa ọ bụla nke ndị ụlọ Abimelek ike n’ihi Sera, nwunye Ebreham.+ Jenesis 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ikpeazụ, Chineke chetara Rechel, Chineke wee nụ olu ya wee za ya site n’imeghe akpa nwa ya.+ 1 Samuel 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma o kenyere Hana otu òkè. N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ Hana ka ọ hụrụ n’anya,+ ma, Jehova mechiri akpa nwa ya.+
5 ma o kenyere Hana otu òkè. N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ Hana ka ọ hụrụ n’anya,+ ma, Jehova mechiri akpa nwa ya.+