Jenesis 29:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe Jehova hụrụ na a kpọrọ Lia asị, o meghere akpa nwa ya,+ ma Rechel bụ nwaanyị aga.+ 1 Samuel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwunye di ya kpasukwara ya iwe+ nke ukwuu iji mee ka obi ghara iru ya ala n’ihi na Jehova emechiwo akpa nwa ya. Abụ Ọma 113:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-eme ka nwaanyị aga biri n’ụlọ,+Dị ka nne nwere obi ụtọ, nke mụrụ ọtụtụ ụmụ.+Toonụ Jaa!+
6 Nwunye di ya kpasukwara ya iwe+ nke ukwuu iji mee ka obi ghara iru ya ala n’ihi na Jehova emechiwo akpa nwa ya.