2 Samuel 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị Siria wee si n’ihu Izrel gbaa ọsọ;+ Devid wee gbuo n’ime ndị Siria narị mmadụ asaa ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na puku mmadụ iri anọ ndị na-agba ịnyịnya,+ o gbukwara Shobak onyeisi ndị agha ha, o wee nwụọ n’ebe ahụ.+
18 Ndị Siria wee si n’ihu Izrel gbaa ọsọ;+ Devid wee gbuo n’ime ndị Siria narị mmadụ asaa ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na puku mmadụ iri anọ ndị na-agba ịnyịnya,+ o gbukwara Shobak onyeisi ndị agha ha, o wee nwụọ n’ebe ahụ.+