Ilu 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Dị ka unyì na-adị n’icheku ọkụ, dịkwa ka nkụ na-adị n’ọkụ, otú ahụ ka onye na-ese okwu na-adị n’ime ka esemokwu+ nwuru ọkụ. Ilu 28:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye mkpụrụ obi ya dị nganga na-akpalite esemokwu,+ ma a ga-eme ka onye dabeere n’ebe Jehova nọ maa abụba.+
21 Dị ka unyì na-adị n’icheku ọkụ, dịkwa ka nkụ na-adị n’ọkụ, otú ahụ ka onye na-ese okwu na-adị n’ime ka esemokwu+ nwuru ọkụ.
25 Onye mkpụrụ obi ya dị nganga na-akpalite esemokwu,+ ma a ga-eme ka onye dabeere n’ebe Jehova nọ maa abụba.+