Jenesis 43:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eji onwe m gbaa ibé maka ya.+ N’aka m ka ị ga-anara ụgwọ ya.+ Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ ga-abụ na mụ emehiewo gị ruo mgbe niile. Ilu 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-enweghị uche na-ekwe n’aka iji nwee nkwekọrịta,+ na-ana mmadụ ibe ya n’ibé.+ Ilu 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Abụla otu n’ime ndị na-ekwerịta n’aka,+ ndị na-ana mmadụ n’ibé ka ha gbaziri ihe.+
9 M ga-eji onwe m gbaa ibé maka ya.+ N’aka m ka ị ga-anara ụgwọ ya.+ Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ ga-abụ na mụ emehiewo gị ruo mgbe niile.