Ilu 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe agaghị agaziri mmadụ ma ọlị n’ihi na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé,+ ma onye kpọrọ ikwe n’aka iji nwee nkwekọrịta asị adịghị enwe nsogbu. Ilu 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Chịrị uwe mmadụ ma ọ bụrụ na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé;+ nara ya ihe ibé ma ọ bụrụ na ya na nwaanyị na-akwa iko* na-emekọ ihe.+
15 Ihe agaghị agaziri mmadụ ma ọlị n’ihi na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé,+ ma onye kpọrọ ikwe n’aka iji nwee nkwekọrịta asị adịghị enwe nsogbu.
16 Chịrị uwe mmadụ ma ọ bụrụ na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé;+ nara ya ihe ibé ma ọ bụrụ na ya na nwaanyị na-akwa iko* na-emekọ ihe.+