Ilu 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwa m, ọ bụrụ na ị nawo mmadụ ibe gị n’ibé,+ ọ bụrụ na gị na ọbụna onye ị na-amaghị ekwewo n’aka iji nwee nkwekọrịta,+ Ilu 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-enweghị uche na-ekwe n’aka iji nwee nkwekọrịta,+ na-ana mmadụ ibe ya n’ibé.+ Ilu 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Chịrị uwe mmadụ ma ọ bụrụ na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé;+ nara ya ihe ibé ma ọ bụrụ na ya na nwaanyị na-akwa iko* na-emekọ ihe.+ Ilu 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Abụla otu n’ime ndị na-ekwerịta n’aka,+ ndị na-ana mmadụ n’ibé ka ha gbaziri ihe.+
6 Nwa m, ọ bụrụ na ị nawo mmadụ ibe gị n’ibé,+ ọ bụrụ na gị na ọbụna onye ị na-amaghị ekwewo n’aka iji nwee nkwekọrịta,+
16 Chịrị uwe mmadụ ma ọ bụrụ na ọ nawo onye ọ na-amaghị n’ibé;+ nara ya ihe ibé ma ọ bụrụ na ya na nwaanyị na-akwa iko* na-emekọ ihe.+