Abụ Solomọn 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Sekpụrụ m n’aka;+ ka anyị gbapụ. Eze akpọbatawo m n’ime ime ụlọ ya!+ Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, meekwa onwe anyị obi ụtọ. Ka anyị kwuo banyere otú i si egosi ịhụnanya karịa ka anyị na-ekwu banyere mmanya.+ O kwesịrị nnọọ ekwesị na ha hụrụ gị n’anya.+
4 Sekpụrụ m n’aka;+ ka anyị gbapụ. Eze akpọbatawo m n’ime ime ụlọ ya!+ Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, meekwa onwe anyị obi ụtọ. Ka anyị kwuo banyere otú i si egosi ịhụnanya karịa ka anyị na-ekwu banyere mmanya.+ O kwesịrị nnọọ ekwesị na ha hụrụ gị n’anya.+