Jenesis 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma alụlụụ+ na-esi n’ụwa akwụgo, ọ na-edekwa elu ala dum mmiri.+ Jenesis 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Na narị afọ nke isii ná ndụ Noa, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri na asaa n’ọnwa ahụ, n’ụbọchị ahụ, a gbaghere isi iyi niile nke nnukwu ogbu mmiri, e meghekwara ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe.+ Jenesis 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Isi iyi nke ogbu mmiri+ na ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ wee kpọchie, e wee mee ka oké mmiri ozuzo ahụ nke si n’eluigwe kwụsị. Abụ Ọma 104:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 I ji ogbu mmiri kpuchie ya dị ka ákwà.+Mmiri tochiri ugwu niile.+
11 Na narị afọ nke isii ná ndụ Noa, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri na asaa n’ọnwa ahụ, n’ụbọchị ahụ, a gbaghere isi iyi niile nke nnukwu ogbu mmiri, e meghekwara ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe.+
2 Isi iyi nke ogbu mmiri+ na ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ wee kpọchie, e wee mee ka oké mmiri ozuzo ahụ nke si n’eluigwe kwụsị.