Ilu 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá, n’ebe e si abanye n’obodo,+ n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá, ka ọ nọ na-eti mkpu n’oké olu,+ sị: Jọn 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jizọs zara ya, sị: “Agwara m ụwa okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọta; ọ dịghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.
3 N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá, n’ebe e si abanye n’obodo,+ n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá, ka ọ nọ na-eti mkpu n’oké olu,+ sị:
20 Jizọs zara ya, sị: “Agwara m ụwa okwu n’ihu ọha. M kụziri ihe mgbe niile n’ụlọ nzukọ nakwa n’ụlọ nsọ,+ bụ́ ebe ndị Juu niile na-ezukọta; ọ dịghịkwa ihe m kwuru na nzuzo.