Ilu 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-eche ọnụ ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya.+ Onye na-agbape ọnụ ekwu okwu—mbibi ga-abụ nke ya.+ Ilu 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ onye nzuzu bụ mbibi ya,+ egbugbere ọnụ ya bụkwaara mkpụrụ obi ya ọnyà.+ Ilu 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye na-eche ọnụ ya na ire ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya ka ọ ghara ịbanye n’ahụhụ.+
3 Onye na-eche ọnụ ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya.+ Onye na-agbape ọnụ ekwu okwu—mbibi ga-abụ nke ya.+