Abụ Ọma 37:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ma ọ bụ ndị nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ga-enweta ụwa.+ Matiu 21:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ha sịrị ya: “Ebe ọ bụ na ha bụ ndị ọjọọ, ọ ga-abịa bibie ha ajọ mbibi,+ ọ ga-enyefekwa ubi vaịn ahụ n’aka ndị ọzọ bụ́ ndị ọrụ ubi, ndị ga-enye ya mkpụrụ ya mgbe oge ya ruru.”+
9 N’ihi na a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ma ọ bụ ndị nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ga-enweta ụwa.+
41 Ha sịrị ya: “Ebe ọ bụ na ha bụ ndị ọjọọ, ọ ga-abịa bibie ha ajọ mbibi,+ ọ ga-enyefekwa ubi vaịn ahụ n’aka ndị ọzọ bụ́ ndị ọrụ ubi, ndị ga-enye ya mkpụrụ ya mgbe oge ya ruru.”+