Ilu 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ihe ndị ajọ omume na-ebukọrọ ga-adọkpụrụ ha pụọ,+ n’ihi na ha ajụwo ime ihe n’ikpe ziri ezi.+ Ilu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ ka a ga-azọpụta,+ ma onye e mere ka ọ gbagọọ agbagọ n’ụzọ ya ga-ada ozugbo.+ Aịzaya 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A ga-etipịa ndị na-enupụ isi na ndị mmehie n’otu mgbe,+ ndị na-ahapụ Jehova ga-alakwa n’iyi.+
18 Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ ka a ga-azọpụta,+ ma onye e mere ka ọ gbagọọ agbagọ n’ụzọ ya ga-ada ozugbo.+