Abụ Ọma 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na obiọma* gị dị n’ihu m,Ejewokwa m ije n’eziokwu gị.+ Ilu 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Akụ̀ onye ajọ omume agaghị aba uru,+ ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Ilu 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi omume na-echebe onye na-adịghị eme ihe ọjọọ n’ụzọ ya,+ ma, ọ bụ ajọ omume na-ebibi onye mmehie.+
6 Ezi omume na-echebe onye na-adịghị eme ihe ọjọọ n’ụzọ ya,+ ma, ọ bụ ajọ omume na-ebibi onye mmehie.+