Ilu 14:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ bụ ezi omume na-ebuli mba elu,+ ma mmehie bụụrụ mba dị iche iche ihe ihere.+ Ilu 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị na-etu ọnụ na-amụnye obodo ọkụ,+ ma ndị maara ihe na-eme ka iwe dajụọ.+